Ndị Hibru 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 I mere ka ihe niile dịrị n’okpuru ya.”+ Ebe ọ bụ na Chineke mere ka ihe niile dịrị n’okpuru ya,+ e nweghị ihe ọ bụla ọ na-emeghị ka ọ dịrị n’okpuru ya.+ Ma, anyị ahụwabeghị ka Jizọs na-achị ihe niile.+
8 I mere ka ihe niile dịrị n’okpuru ya.”+ Ebe ọ bụ na Chineke mere ka ihe niile dịrị n’okpuru ya,+ e nweghị ihe ọ bụla ọ na-emeghị ka ọ dịrị n’okpuru ya.+ Ma, anyị ahụwabeghị ka Jizọs na-achị ihe niile.+