Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jizọs wee bịakwute ha, sị ha: “E nyela m ike niile n’eluigwe na n’elu ụwa.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na Chineke “edowela ihe niile n’okpuru ya.”*+ Ma mgbe e kwuru na ‘e dowela ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na Chineke, onye dowere ihe niile n’okpuru ya, esoghị nọrọ n’okpuru ya.+ Ndị Efesọs 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+
27 N’ihi na Chineke “edowela ihe niile n’okpuru ya.”*+ Ma mgbe e kwuru na ‘e dowela ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na Chineke, onye dowere ihe niile n’okpuru ya, esoghị nọrọ n’okpuru ya.+