1 Ndị Kọrịnt 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị.
27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị.