4 ka ha wee na-adụ ụmụ nwaanyị na-akatabeghị ahụ́ ọdụ* ka ha hụ di ha n’anya, ka ha hụ ụmụ ha n’anya, 5 ka ha na-ele ihe anya otú dị mma, dị ọcha, na-arụ ọrụ n’ụlọ,* bụrụ ndị ezigbo mmadụ, ndị na-erubere di ha isi,+ ka a ghara ịkatọ okwu Chineke.
3Ndị nwunye, sikwanụ otú ahụ na-edo onwe unu n’okpuru ndị di unu,+ ka ọ ga-abụ, ndị nke na-anaghị eme ihe okwu Chineke kwuru hụ otú unu si akpa àgwà, ha nwere ike mewe ya+ n’agbanyeghị na unu ezighị ha ozi ọma,