Diuterọnọmi 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.*+ 1 Timoti 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị, “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.”*+ Ọ sịkwara, “E kwesịrị ịkwụ onye ọrụ ụgwọ ọrụ ya.”+
18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị, “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.”*+ Ọ sịkwara, “E kwesịrị ịkwụ onye ọrụ ụgwọ ọrụ ya.”+