Diuterọnọmi 25:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.*+ 1 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 È nwere onye agha na-esi n’akpa ya egbo mkpa ya niile mgbe ọ bụ onye agha? È nwere onye na-akọ ubi vaịn nke na-anaghị eri mkpụrụ ya?+ Ka è nwere onye na-akpa anụ nke na-anaghị aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ahụ? 1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na e dere n’Iwu Mosis, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.”+ Chineke ò kwuru ihe a maka na ọ na-eche gbasara ehi?
7 È nwere onye agha na-esi n’akpa ya egbo mkpa ya niile mgbe ọ bụ onye agha? È nwere onye na-akọ ubi vaịn nke na-anaghị eri mkpụrụ ya?+ Ka è nwere onye na-akpa anụ nke na-anaghị aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ahụ?
9 N’ihi na e dere n’Iwu Mosis, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka.”+ Chineke ò kwuru ihe a maka na ọ na-eche gbasara ehi?