1 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Olee onye jetụworo ozi dị ka onye agha site n’akpa nke ya onwe ya? Olee onye na-akọ ubi vaịn nke na-adịghị eri mkpụrụ ya?+ Ma ọ bụ, olee onye na-azụ anụ ụlọ nke na-adịghịkwa aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ụlọ ahụ?+
7 Olee onye jetụworo ozi dị ka onye agha site n’akpa nke ya onwe ya? Olee onye na-akọ ubi vaịn nke na-adịghị eri mkpụrụ ya?+ Ma ọ bụ, olee onye na-azụ anụ ụlọ nke na-adịghịkwa aṅụ mmiri ara nke si n’anụ ụlọ ahụ?+