Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+ 1 Pita 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Na-azụnụ+ ìgwè atụrụ Chineke+ nke unu na-elekọta, ọ bụghị ná mmanye, kama jirinụ obi unu na-azụ ha;+ ọ bụghị n’ihi na unu hụrụ uru aghụghọ n’anya,+ kama n’ịnụ ọkụ n’obi;
14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+
2 Na-azụnụ+ ìgwè atụrụ Chineke+ nke unu na-elekọta, ọ bụghị ná mmanye, kama jirinụ obi unu na-azụ ha;+ ọ bụghị n’ihi na unu hụrụ uru aghụghọ n’anya,+ kama n’ịnụ ọkụ n’obi;