1 Timoti 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+ Taịtọs 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ dị mkpa imechi ndị a ọnụ, ebe mmadụ ndị a nọgidere na-ekpu okwukwe nke ezinụlọ dum+ ihu site n’izi ihe ha na-ekwesịghị izi n’ihi uru aghụghọ.+
2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+
11 Ọ dị mkpa imechi ndị a ọnụ, ebe mmadụ ndị a nọgidere na-ekpu okwukwe nke ezinụlọ dum+ ihu site n’izi ihe ha na-ekwesịghị izi n’ihi uru aghụghọ.+