11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
16 Ọ sịkwara ya nke ugboro abụọ: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya?”+ O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.” Ọ sịrị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.”+