-
Abụ Ọma 95:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+
Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+
-
Ọrụ Ndịozi 1:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 N’ụbọchị ndị a, Pita biliri ọtọ n’etiti ụmụnna ya wee sị (ìgwè mmadụ ahụ dum dị ihe dị ka otu narị na iri abụọ):
-
-
-