7 N’ihi na unu ma otú unu ga-esi na-eme ka anyị,+ n’ihi na anyị akpaghị àgwà na-adịghị mma mgbe anyị na unu nọ, 8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.+ Kama anyị gbara ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike ehihie na abalị ka anyị ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu ibu dị arọ.+