Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 18:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ebe ya na ha nwere otu ụdị aka ọrụ, ọ gara biri n’ụlọ ha. Ya na ha na-arụkọkwa ọrụ,+ n’ihi na aka ọrụ ha bụ ịkpa ákwà ụlọikwuu.

  • 1 Ndị Kọrịnt 4:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ruo ugbu a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ.+ Anyị na-eyi ákwà na-adịghị mma n’anya,* a na-akụkwa anyị ihe.*+ E nweghị ebe anyị bi, 12 anyị jikwa aka anyị na-arụsi ọrụ ike.+ Mgbe ndị mmadụ na-akparị anyị, anyị na-agọzi ha.+ Mgbe ha na-akpagbu anyị, anyị na-enwe ndidi, na-atachikwa obi.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 2:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 N’eziokwu, ụmụnna anyị, unu na-echeta otú anyị si gbaa ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike. Anyị na-arụ ọrụ ma n’ehihie ma n’abalị ka anyị ghara ịbụrụ onye ọ bụla n’ime unu ibu arọ+ mgbe anyị na-ezi unu ozi ọma Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya