Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ ndị mmadụ, unu abụkwala ndị mmadụ ọnụ.+ 1 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejikwala mkparị akwụ ụgwọ mkparị.+ Kama, na-agọzinụ ndị mmadụ,+ n’ihi na Chineke họọrọ unu ka unu na-agọzi ndị ọzọ, ka yanwa wee gọzie unu.
9 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejikwala mkparị akwụ ụgwọ mkparị.+ Kama, na-agọzinụ ndị mmadụ,+ n’ihi na Chineke họọrọ unu ka unu na-agọzi ndị ọzọ, ka yanwa wee gọzie unu.