9 Mgbe m nwere mkpa n’oge mụ na unu nọ, o nweghị onye n’ime unu m bụụrụ ibu arọ, n’ihi na ụmụnna ndị si Masedonia bịa wetara ihe niile kọrọ m.+ Emere m ihe niile m nwere ike ime ka m ghara ịbụrụ unu ibu arọ, agaghịkwanụ m abụrụ unu ibu arọ.+
8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.*+ Kama anyị gbara ezigbo mbọ ma rụsie ọrụ ike ehihie na abalị ka anyị ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu ibu dị arọ.+