2 Ndị Kọrịnt 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O nweghị onye anyị na-emejọ, ka e wee ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ozi anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Eji m obi ụtọ zie unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla. Ewedara m onwe m ala ka e bulie unu elu. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+
7 Eji m obi ụtọ zie unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla. Ewedara m onwe m ala ka e bulie unu elu. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+