-
1 Ndị Kọrịnt 9:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Ụgwọ ọrụ m bụ ịna-ezisa ozi ọma n’anaraghị ihe ọ bụla. Ọ bụrụ na m si otú ahụ na-ezisa ya, agaghị m asị ka e nye m ihe e kwesịrị inye m maka ozi ọma m na-ezisa.
-