Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, ka anyị kwụsị ịna-ekpe ibe anyị ikpe,+ kama ka anyị kpebie na anyị agaghị edowe ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna ma ọ bụ mee ihe ga-eme ka o mehie.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, ọ bụrụ na ihe m na-eri ga-eme ka nwanna m zọhie ụkwụ, m gaghị atakwa anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m zọhie ụkwụ.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O nweghị onye anyị na-emejọ, ka e wee ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ozi anyị.+
13 N’ihi ya, ka anyị kwụsị ịna-ekpe ibe anyị ikpe,+ kama ka anyị kpebie na anyị agaghị edowe ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna ma ọ bụ mee ihe ga-eme ka o mehie.+
13 N’ihi ya, ọ bụrụ na ihe m na-eri ga-eme ka nwanna m zọhie ụkwụ, m gaghị atakwa anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m zọhie ụkwụ.+