Matiu 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe na m mehie, ọ ga-akara ya mma na e weere nkume e ji egwe nri nke jakị na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’oké osimiri.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, kpacharanụ anya ka a ghara inwe otú ọ bụla ikike unu nwere ime ihe unu chọrọ ime ga-esi mee ka ndị na-esighị ike zọhie ụkwụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu emela ihe ga-ewute ndị Juu na ndị Grik nakwa ọgbakọ Chineke.+
6 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe na m mehie, ọ ga-akara ya mma na e weere nkume e ji egwe nri nke jakị na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’oké osimiri.+
9 Ma, kpacharanụ anya ka a ghara inwe otú ọ bụla ikike unu nwere ime ihe unu chọrọ ime ga-esi mee ka ndị na-esighị ike zọhie ụkwụ.+