19 O wekwaara otu ogbe achịcha,+ kelee Chineke, nyawaa ya, were ya nye ha, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m,+ nke m ga-enye n’ihi unu.+ Na-emenụ nke a iji na-echeta m.”+ 20 O bukwaara iko ahụ mgbe ha richara nri anyasị, sị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m n’ihi unu.+