Ọpụpụ 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ha ga-eri anụ ya n’abalị ahụ.+ Ha ga-ahụ ya n’ọkụ ma rie ya na achịcha na-ekoghị eko+ na akwụkwọ nri na-elu ilu.+
8 “Ha ga-eri anụ ya n’abalị ahụ.+ Ha ga-ahụ ya n’ọkụ ma rie ya na achịcha na-ekoghị eko+ na akwụkwọ nri na-elu ilu.+