Matiu 5:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ma, ana m asị unu: Emegwarala ajọ mmadụ ihe o mere gị, kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri, tụgharịkwaara ya nke ọzọ.+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+
39 Ma, ana m asị unu: Emegwarala ajọ mmadụ ihe o mere gị, kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri, tụgharịkwaara ya nke ọzọ.+
19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+