Ndị Rom 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmadụ niile amarala na unu na-erube isi. N’ihi ya, ihe unu na-eme na-eme m obi ụtọ. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị ma ihe ma a bịa n’ihe dị mma, ma bụrụ ndị aka ha dị ọcha ma a bịa n’ihe ọjọọ.+
19 Mmadụ niile amarala na unu na-erube isi. N’ihi ya, ihe unu na-eme na-eme m obi ụtọ. Ma achọrọ m ka unu bụrụ ndị ma ihe ma a bịa n’ihe dị mma, ma bụrụ ndị aka ha dị ọcha ma a bịa n’ihe ọjọọ.+