1 Ndị Kọrịnt 14:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ma, na-emenụ ihe niile otú kwesịrị ekwesị nakwa n’usoro.+ Ndị Kọlọsi 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ eziokwu na mụ na unu anọghị, obi m dị ebe unu nọ.* M na-aṅụrịkwa ọṅụ ka m na-ahụ otú unu si na-eme ihe n’usoro,+ nakwa otú okwukwe unu nwere na Kraịst si sie ike.+
5 Ọ bụ eziokwu na mụ na unu anọghị, obi m dị ebe unu nọ.* M na-aṅụrịkwa ọṅụ ka m na-ahụ otú unu si na-eme ihe n’usoro,+ nakwa otú okwukwe unu nwere na Kraịst si sie ike.+