1 Ndị Kọrịnt 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ụmụnna m, unu echela echiche ka ụmụaka,+ kama bụrụnụ ụmụaka n’ihe gbasara ihe ọjọọ.+ Ma, unu kwesịrị ịna-eche echiche ka dimkpa.+ Ndị Efesọs 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha ga na-eme ihe ndị a ka anyị niile kwere otu ihe, marakwa Ọkpara Chineke nke ọma. Anyị ga-esi otú ahụ bụrụ ndị dimkpa,+ tozuokwa okè ka Kraịst. Ndị Hibru 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma nri siri ike bụ maka ndị tozuru etozu, ya bụ, ndị na-echebara ihe echiche nke ọma. Ha na-esi otú a azụ onwe ha* ka ha mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ.
20 Ụmụnna m, unu echela echiche ka ụmụaka,+ kama bụrụnụ ụmụaka n’ihe gbasara ihe ọjọọ.+ Ma, unu kwesịrị ịna-eche echiche ka dimkpa.+
13 Ha ga na-eme ihe ndị a ka anyị niile kwere otu ihe, marakwa Ọkpara Chineke nke ọma. Anyị ga-esi otú ahụ bụrụ ndị dimkpa,+ tozuokwa okè ka Kraịst.
14 Ma nri siri ike bụ maka ndị tozuru etozu, ya bụ, ndị na-echebara ihe echiche nke ọma. Ha na-esi otú a azụ onwe ha* ka ha mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ.