Ndị Rom 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, e si na baptizim ahụ e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ likọọ anyị na ya,+ ka anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ e si n’ebube nke Nna ahụ kpọlite Kraịst n’ọnwụ.+
4 N’ihi ya, e si na baptizim ahụ e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ likọọ anyị na ya,+ ka anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ e si n’ebube nke Nna ahụ kpọlite Kraịst n’ọnwụ.+