Ndị Kọlọsi 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ma yirinụ àgwà* ọhụrụ,+ nke Chineke na-eme ka anyị na-akpa ma anyị mata ya nke ọma. Ọ bụ ya ga-eme ka àgwà anyị na-agbanwe, na-adị ka nke Chineke.+ 1 Jọn 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anyị ma na ọ dịbu ka ànyị nwụrụ anwụ, ma anyị dị ndụ ugbu a,+ n’ihi na anyị hụrụ ụmụnna anyị n’anya.+ Onye na-ahụghị ụmụnna ya n’anya dị ka onye nwụrụ anwụ.+
10 ma yirinụ àgwà* ọhụrụ,+ nke Chineke na-eme ka anyị na-akpa ma anyị mata ya nke ọma. Ọ bụ ya ga-eme ka àgwà anyị na-agbanwe, na-adị ka nke Chineke.+
14 Anyị ma na ọ dịbu ka ànyị nwụrụ anwụ, ma anyị dị ndụ ugbu a,+ n’ihi na anyị hụrụ ụmụnna anyị n’anya.+ Onye na-ahụghị ụmụnna ya n’anya dị ka onye nwụrụ anwụ.+