Ọrụ Ndịozi 19:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ nọ na-ekwu okwu ebe ahụ ruo afọ abụọ, nke mere na ndị niile bi ná mpaghara Eshia nụrụ okwu Onyenwe anyị, ma ndị Juu ma ndị Grik. 11 Chineke sikwa n’aka Pọl na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,+
10 Ọ nọ na-ekwu okwu ebe ahụ ruo afọ abụọ, nke mere na ndị niile bi ná mpaghara Eshia nụrụ okwu Onyenwe anyị, ma ndị Juu ma ndị Grik. 11 Chineke sikwa n’aka Pọl na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,+