1 Ndị Kọrịnt 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Emekwara m ezinụlọ Stefanas baptizim.+ E wezụga ndị a, echetaghị m onye ọzọ m mere baptizim.