Jọn 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, mgbe ihe inyeaka ahụ ga-abịa, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ ọ ga-edu unu ka unu ghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe bụ́ uche ya. Kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị ka ga-emenụ.+
13 Ma, mgbe ihe inyeaka ahụ ga-abịa, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ ọ ga-edu unu ka unu ghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe bụ́ uche ya. Kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị ka ga-emenụ.+