Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mmụọ ozi Jehova na-echebe ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọtụtụ nsogbu* na-abịara onye ezi omume,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ 2 Timoti 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ihe ọjọọ niile. Ọ ga-azọpụta m, kpọbatakwa m n’Alaeze eluigwe ya.+ Ka a na-eto ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+
18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ihe ọjọọ niile. Ọ ga-azọpụta m, kpọbatakwa m n’Alaeze eluigwe ya.+ Ka a na-eto ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+