2 Ndị Kọrịnt 12:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Obi ga-atọ m ụtọ iji ndụ m na ihe niile m nwere meere unu* ihe.+ Ọ bụrụ na m ji obi m niile hụ unu n’anya, ọ̀ bụ na unu ekwesịghị iji obi unu niile hụkwa m n’anya?
15 Obi ga-atọ m ụtọ iji ndụ m na ihe niile m nwere meere unu* ihe.+ Ọ bụrụ na m ji obi m niile hụ unu n’anya, ọ̀ bụ na unu ekwesịghị iji obi unu niile hụkwa m n’anya?