1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile.+ Hụnụ ụmụnna niile n’anya.+ Tụọnụ egwu Chineke.+ Sọpụrụnụ onye eze.+ 1 Jọn 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ya akpọọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, agaghị ahụli Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-anaghị ahụ anya.+
20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ya akpọọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, agaghị ahụli Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-anaghị ahụ anya.+