Levitikọs 19:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “‘Ị ga-ebiliri onye isi awọ́.+ Ị ga-asọpụrụ agadi.+ Ị ga-atụkwa egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Na-ahụnụ ibe unu n’anya ka ụmụnne, na-enwekwaranụ ibe unu ọmịiko. Na-ebunụ ụzọ asọpụrụ ndị ọzọ.+ Ndị Rom 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha: onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+
7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha: onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+