Aịzaya 43:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+ Hosia 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị Izrel ga-adị ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịtụ atụ̀ ma ọ bụ ịgụta ọnụ.+ N’ebe m gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’+ m ga-asịzi ha, ‘Unu bụ ụmụ Chineke dị ndụ.’+ Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, o nyere ndị niile nabatara ya ikike ịghọ ụmụ Chineke+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya.+
6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+
10 “Ndị Izrel ga-adị ka ájá dị n’oké osimiri, nke a na-enweghị ike ịtụ atụ̀ ma ọ bụ ịgụta ọnụ.+ N’ebe m gwara ha, sị, ‘Unu abụghị ndị m,’+ m ga-asịzi ha, ‘Unu bụ ụmụ Chineke dị ndụ.’+