-
Ndị Filipaị 4:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ma, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa karịa. E nweghịzi ihe kọrọ m ugbu a m natarala Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke dị ka ihe na-esi ísì ọma,+ bụ́ àjà Chineke na-anabata, nke dị ya mma. 19 N’ihi ya, Chineke m, onye nwejuru akụ̀ enweju, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu.+
-