2 Ndị Kọrịnt 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anyị anaghị agwa unu ihe a iji jaa onwe anyị mma, kama ọ bụ iji mee ka unu jiri anyị na-anya isi, ka unu wee mara ihe unu ga-aza ndị ji otú mmadụ dị n’elu ahụ́ na-anya isi+ kama iji otú obi mmadụ dị na-anya isi.
12 Anyị anaghị agwa unu ihe a iji jaa onwe anyị mma, kama ọ bụ iji mee ka unu jiri anyị na-anya isi, ka unu wee mara ihe unu ga-aza ndị ji otú mmadụ dị n’elu ahụ́ na-anya isi+ kama iji otú obi mmadụ dị na-anya isi.