19 O wee sị ha: “Mgbe nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ na ndị enyi ya nọ, ndị enyi ya ekwesịghị ibu ọnụ, ka hà kwesịrị? Ọ bụrụhaala na ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ, ha agaghị ebu ọnụ.
2 Ahụkwara m obodo nsọ ahụ, bụ́ Jeruselem Ọhụrụ, ka o si n’eluigwe, ebe Chineke nọ, na-agbadata.+ E jikeere ya otú e si ejike nwaanyị a na-alụ ọhụrụ nke a chọrọ mma ka ọ gaa zute di ya.+