1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+
3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+