Ọrụ Ndịozi 14:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ndị mba ọzọ na ndị Juu nakwa ndị na-achị ha kpara nkata imenye ha ihere na ịtụ ha nkume,+ 6 a gwara ha gbasara ya, ha agbaga n’obodo ndị dị na Likeonia, ya bụ, Listra na Dabe na obodo ndị dị ha gburugburu.+
5 Mgbe ndị mba ọzọ na ndị Juu nakwa ndị na-achị ha kpara nkata imenye ha ihere na ịtụ ha nkume,+ 6 a gwara ha gbasara ya, ha agbaga n’obodo ndị dị na Likeonia, ya bụ, Listra na Dabe na obodo ndị dị ha gburugburu.+