Ọrụ Ndịozi 22:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ma mgbe m laghachiri Jeruselem,+ nọrọ n’ụlọ nsọ na-ekpe ekpere, ahụrụ m ọhụụ. 18 Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ na-asị m: ‘Mee ngwa, si na Jeruselem pụọ ọsọ ọsọ, n’ihi na ha agaghị ekwere ihe ị ga-agwa ha gbasara m.’+
17 “Ma mgbe m laghachiri Jeruselem,+ nọrọ n’ụlọ nsọ na-ekpe ekpere, ahụrụ m ọhụụ. 18 Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ na-asị m: ‘Mee ngwa, si na Jeruselem pụọ ọsọ ọsọ, n’ihi na ha agaghị ekwere ihe ị ga-agwa ha gbasara m.’+