Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+ Ọpụpụ 32:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ Chineke mere mbadamba nkume ndị ahụ. Ọ bụkwa Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ, ya bụ, ihe ndị e denyere na ha.+
18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+
16 Ọ bụ Chineke mere mbadamba nkume ndị ahụ. Ọ bụkwa Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ, ya bụ, ihe ndị e denyere na ha.+