Jenesis 17:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Chineke wee gwa Ebreham, sị: “Akpọzila Seraị*+ nwunye gị Seraị n’ihi na aha ya ga-abụzi Sera.* 16 M ga-agọzi ya, meekwa ka ọ mụọrọ gị nwa nwoke.+ M ga-agọzi ya, ọ ga-abụkwa nne ọtụtụ mba. Ndị eze ga-esi n’agbụrụ ya.”
15 Chineke wee gwa Ebreham, sị: “Akpọzila Seraị*+ nwunye gị Seraị n’ihi na aha ya ga-abụzi Sera.* 16 M ga-agọzi ya, meekwa ka ọ mụọrọ gị nwa nwoke.+ M ga-agọzi ya, ọ ga-abụkwa nne ọtụtụ mba. Ndị eze ga-esi n’agbụrụ ya.”