Ọrụ Ndịozi 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nwere ụmụ nwoke ụfọdụ si Judia bịa Antiọk ma malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù dị ka Iwu Mosis kwuru,+ a gaghị azọpụta unu.” Ọrụ Ndịozi 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Anyị anụla na ụfọdụ n’ime anyị bịara na-agwa unu okwu na-enye unu nsogbu,+ na-achọ ime ka unu hapụ ihe unu kweere. N’eziokwu, ọ bụghị anyị gwara ha ihe ahụ ha gwara unu.
15 E nwere ụmụ nwoke ụfọdụ si Judia bịa Antiọk ma malite ịkụziri ụmụnna, sị: “Ọ bụrụ na e bighị unu úgwù dị ka Iwu Mosis kwuru,+ a gaghị azọpụta unu.”
24 Anyị anụla na ụfọdụ n’ime anyị bịara na-agwa unu okwu na-enye unu nsogbu,+ na-achọ ime ka unu hapụ ihe unu kweere. N’eziokwu, ọ bụghị anyị gwara ha ihe ahụ ha gwara unu.