Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị. M ga-abụ onye na-akpọ gị iyi ọnụ,+ a ga-esikwa n’aka gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.”+ Jenesis 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Ebreham ga-aghọ nnukwu mba dị ike, a ga-esikwa n’aka ya gọzie mba niile dị n’ụwa.+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị. M ga-abụ onye na-akpọ gị iyi ọnụ,+ a ga-esikwa n’aka gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.”+