Ndị Rom 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka uwe.*+ Unu anọkwala na-eche otú unu ga-esi eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ.+ Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.
14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst ka uwe.*+ Unu anọkwala na-eche otú unu ga-esi eme ihe na-agụ ahụ́ unu agụụ.+
24 kwesịkwa iyiri àgwà* ọhụrụ+ nke Chineke chọrọ. Àgwà ọhụrụ a pụtara ezi omume na ịkwụsi ike n’ihe ziri ezi.