Ndị Efesọs 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma unu kwekwaara na Kraịst mgbe unu nụrụ eziokwu ahụ, ya bụ, ozi ọma gbasara otú Chineke ga-esi zọpụta unu. Mgbe unu kweere na ya, Chineke si n’aka ya jiri mmụọ nsọ o kwere ná nkwa kaa unu akara.+
13 Ma unu kwekwaara na Kraịst mgbe unu nụrụ eziokwu ahụ, ya bụ, ozi ọma gbasara otú Chineke ga-esi zọpụta unu. Mgbe unu kweere na ya, Chineke si n’aka ya jiri mmụọ nsọ o kwere ná nkwa kaa unu akara.+