2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa. Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+ Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anụkwara m na ndị ahụ a kara akara dị otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000).+ Ha si n’ebo niile nke ụmụ Izrel:+
22 Ọ kaakwala anyị akara ya.+ Akara ahụ bụ mmụọ nsọ+ dị n’ime anyị,* nke na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-enweta ngọzi ndị ga-abịa.
30 Unu adịkwala na-eme ihe ga-ewute mmụọ nsọ Chineke.+ Ọ bụ ya ka e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta gbapụta unu.+
4 Anụkwara m na ndị ahụ a kara akara dị otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000).+ Ha si n’ebo niile nke ụmụ Izrel:+