-
Ndị Rom 13:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Chi ejimiela; chi abọwala. N’ihi ya, ka anyị ghara ịrụ ọrụ ọ bụla gbasara ọchịchịrị,+ kama ka anyị yiri ngwá agha nke ìhè.+ 13 Otú ahụ ndị mmadụ na-eme n’ehihie mgbe onye ọ bụla na-ahụ ibe ya, ka anyị na-akpa àgwà kwesịrị ekwesị,+ ghara iso na-eri oriri oké mkpọtụ na ịna-aṅụ oké mmanya, ghara inwe mmekọahụ na-ekwesịghị ekwesị na ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ gharakwa ịna-ese okwu na ịna-ekwo ekworo.+
-