Aịzaya 59:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O yiiri ezi omume ka uwe agha,Kpurukwa okpu agha bụ́ nzọpụta.+ O yiiri uwe ọ ga-eyi emesi ndị iro ya ike,+Jirikwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya ka uwe.* 1 Ndị Tesalonaịka 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị na-eche echiche nke ọma ma yiri ihe e ji echebe obi bụ́ okwukwe na ịhụnanya, kpurukwa okpu agha bụ́ olileanya nzọpụta+
17 O yiiri ezi omume ka uwe agha,Kpurukwa okpu agha bụ́ nzọpụta.+ O yiiri uwe ọ ga-eyi emesi ndị iro ya ike,+Jirikwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya ka uwe.*
8 Ma anyị ndị bụ́ ụmụ nke ehihie, ka anyị na-eche echiche nke ọma ma yiri ihe e ji echebe obi bụ́ okwukwe na ịhụnanya, kpurukwa okpu agha bụ́ olileanya nzọpụta+